Taa bu ubochi nchete omumu Mazi Dr. Martin Luther King Jr

Taa bu ubochi nchete omumu Mazi Dr. Martin Luther King Jr

Jan 24, 2013 - 05:22
Jan 20, 2021 - 05:23
 0
Taa bu ubochi nchete omumu Mazi Dr. Martin Luther King Jr

A na-akọ maka onye isi ala Amerịka, Barack H. Obama, taa. Taa ka Obama mere ịṅụ iyi ịchị obodo Amerịka afọ anọ ọzọ, maka ọlụ ọma nke ọ lụrụ n’afọ anọ nke gwụrụ ụnyịahụ. Mazị Dr. Martin Luther King Jr. bụkwa tata ka anyị nakwa echeta maka ọmụmụ ya. Nwoke mụ a bụ agụ nwoke.

Nwoke a bụ otu n’ime ndị isi ojii jiri ndụ ha chụọ aja ka ihe ọma ruta anyị aka n’ala Amerịka. Udo dịrị ya!

Dr. Martin Luther King Jr!

Ta bụ ụbọchị gị!

Tata bụ ụbọchị gị.

Dr. Martin Luther King Jr.

Tata bụ ụbọchị gị.

Ụmụ Igbo na ụmụ Amerịka na ụwa nile na-echeta ọmụmụ gị.

What's Your Reaction?

like

dislike

love

funny

angry

sad

wow

Chidi Igwe I was born in Nigeria and trained in Canada. With a Master of Arts in linguistics from the University of Regina, and PhD from Dalhousie University, I am currently an Assistant Professor at the University of Regina. I have taught French language and linguistics in various institutions, including the French Language Centre, Awka and Dalhousie University, Halifax. I am the author of Taking Back Nigeria from 419, published in 2007, and many scholarly articles in reputable academic journals. I am a passionate servant of the people.