Akuko na-ewu

Anambra State Library Board Flags Off Summer Programs

Anambra State Library Board Flags Off Summer Programs

By Izunna Okafor, Awka

Pupils and students have been asked to make adequate use of the summer holidays, by acquiring two or more relevant skills that will enable them …

Aug. 3, 2021, 2:09 p.m. | 7137 Views
Akuko ifo: "Egbe na mbe"

Akuko ifo: "Egbe na mbe"

Abraham Madu, Houston, USA

Egbe lechasịrị mbe buru ya. Ka egbe na-aga n’ụlọ ya dị n’elu ọjị, mbe were jụa egbe, ọ bụ gịnị ka ya mere o ji enye …

Jan. 18, 2013, 6:29 p.m. | 4523 Views
Akụkọ Ifo: Ihe Mere Ọkụkọ Ji Abọ Ala

Akụkọ Ifo: Ihe Mere Ọkụkọ Ji Abọ Ala

Ijeoma Okoye dere akụkọ a

OTU oge gara aga mgbe amụbeghị ndị nna anyị ha,ọ dị otu nzukọ jikọtara ụmụanụmanụ niile. Ụmụanụmanụ na-agbakọ na-atụ elo ma na-ekwukwa maka nsogbu …

July 19, 2021, 3:32 p.m. | 2274 Views
Akwa ariri n’onwu Professor Albert Chinualamogu Achebe

Akwa ariri n’onwu Professor Albert Chinualamogu Achebe

By Chukwuemeka Stephen Uche

Ụmụnna m ndị Igbo, ndị CISA na ndị Wachet, gịnị ka anyị na-anụ? Onye nwụrụ? Ihe ukwu emeela n’ụbọchị ahịa ukwu! Oke osisi ndị Igbo ji …

April 2, 2013, 7:38 p.m. | 2242 Views
Gọvanọ Ikpeazu amaghị maka nwuchi anwuchiri Emperor Ogbonna

Gọvanọ Ikpeazu amaghị maka nwuchi anwuchiri Emperor Ogbonna

By Chidi Igwe, VON

Ọnụ na-ekwurutere Gọvanọ Ikpeazu bụ Onyebuchi Ememanka kwuru nkea oge ndi ntaakụkọ gbara ya ajụjụ ọnụ gbasara okwu ahụ.

Emperor Ogbonna bụ ọkaiwu onye na-akatọ ọchịchị …

July 18, 2020, 9:13 a.m. | 1714 Views
Aston Villa e werela Arsenal chụọ aja n’aka ndị mmụọ

Aston Villa e werela Arsenal chụọ aja n’aka ndị mmụọ

Aston Villa riputala n’ebe ndatụ ha site na igba Arsenal otu goolu asataghị asata.

Trezeguet bụ onye otu Aston tiri Emiliano Martinez mmanwụ site n’inye goolu nyere otu egwuregwu bọolụ …

July 22, 2020, 6:01 p.m. | 1647 Views
Otuegwu Tottenham jiri otu okpụ goolu merie Everton

Otuegwu Tottenham jiri otu okpụ goolu merie Everton

Onye nchekwa-azụ otuegwu Everton bụ Micheal Keane nyeere ndi otuegwu Tottenham aka site n’inye ihe akpọrọ ‘own goal’ n’olu bekee.

 Mmerie a Tottenham meriri Everton ebulitela ogo ha ugbu a …

July 7, 2020, 6:04 p.m. | 1601 Views
Gọọmenti Ekwela Nkwa Mgbataọsọ Mbize Okporoụzọ Ukpor-Nnewi

Gọọmenti Ekwela Nkwa Mgbataọsọ Mbize Okporoụzọ Ukpor-Nnewi

Gọọmenti steeti Anambra ekwela nkwa mgbataọsọ n'ebe ahụ mbize na-enye nsogbu ma na-akpakwa ike na mpaghara okporoụzọ ahụ siri Ukpor gaa Nnewi.

Kọmishọna na-ahụ maka Gburugburu na steeti ahụ, bụ Maazị …

June 26, 2022, 4:04 p.m. | 1575 Views