Onye isi ala mba South Koria agbaala arụkwaghị m

Onye isi ala mba South Koria agbaala arụkwaghị m

Apr 28, 2014 - 06:32
Jan 20, 2021 - 06:32
 0
Onye isi ala mba South Koria agbaala arụkwaghị m
: :
playing

Aka na-achị mba South Korịa, bụ Chung Hong-won e werena aka ya rituo n’ọchịchị. Nke a na-eme n’ihi otu ndị mmadụ siri na-akakpọ gọọmenti ya maka usoro ha siri kpa agwa gbasara ndị obodo ha ahụ nwụrụ n’ihe mberede ụgbọ mmiri. Mgbe ọ na-agwa ndị mba ahụ okwu, Chung Hong-won kwuru n’akwa ya na-ebere ezi n’ụlọ niile ndị ịhe mberede a metụtara anarago ya ụra n’anya.

N’abalị iri n’isii nke ọnwa Eprelụ, ụgbọ mmiri ndị South Korịa bu mmadụ narị anọ n’iri asaa n’isii kpuru ekpu. Ndị ọrụ nchekwa gụtara otu narị mmadụ n’iri asatọ n’asaa ndị nwụrụ anwụ. Ọtụtụ n’ime ha bụ ụmụ akwụkwọ na ndị nkụzi, ndị na-aga njem nlere anya. A ka na-achọ ọtụtụ ndị mmadụ achọ.

What's Your Reaction?

like

dislike

love

funny

angry

sad

wow

Chidi Igwe I was born in Nigeria and trained in Canada. With a Master of Arts in linguistics from the University of Regina, and PhD from Dalhousie University, I am currently an Assistant Professor at the University of Regina. I have taught French language and linguistics in various institutions, including the French Language Centre, Awka and Dalhousie University, Halifax. I am the author of Taking Back Nigeria from 419, published in 2007, and many scholarly articles in reputable academic journals. I am a passionate servant of the people.