Ndị agha mba Irak eburula ọgụ gakwuru ndị ISIL

Ndị agha mba Irak eburula ọgụ gakwuru ndị ISIL

Mar 2, 2015 - 06:18
Jan 20, 2021 - 06:18
 0
Ndị agha mba Irak eburula ọgụ gakwuru ndị ISIL

Anyị na-anụ na ndị agha gọọmenti mba Irak amalitego ịlụsa ndị otu agha iyi egwu ahụ a na-akpọ ISIL n’aha achafụ ọgụ kpụ ọkụ n’ọnụ.

N’ọnụ mmiri okwu onye Praịm Minista mba ahụ, “Taa, n’ike nke Chineke, anyị na-amalite ọgụ maka iweghara obodo ndị a e nwere n’

okpuru ọchịchị prọvịnsị Salahuddin site n’aka ndị ISIL: Samara, Dhuluiya, Balad, Dujail, al-Alam, al-Door, na Tikrit”... “Ugbu a, a na mụ akpọ ndị soja Irak ka ha ghara ịkpaso ụmụ afọ Irak agwa ọjọọ ọ bụna, kama, gbaa nụ mbọ zọpụtanụ ndị ala anyị site n’aka ndị otu Daesh.”

Taa bụ Mọndee, o pekata mpe, ndị soja 30,000 nke mba Irak amalitego ibu agha nye ndị ISIL.

What's Your Reaction?

like

dislike

love

funny

angry

sad

wow

Chidi Igwe I was born in Nigeria and trained in Canada. With a Master of Arts in linguistics from the University of Regina, and PhD from Dalhousie University, I am currently an Assistant Professor at the University of Regina. I have taught French language and linguistics in various institutions, including the French Language Centre, Awka and Dalhousie University, Halifax. I am the author of Taking Back Nigeria from 419, published in 2007, and many scholarly articles in reputable academic journals. I am a passionate servant of the people.