Otu nwanyi onye Calgary ga-aga nga mkpuru afo iri na ato

Otu nwanyi onye Calgary ga-aga nga mkpuru afo iri na ato

Jul 6, 2014 - 04:58
Jan 20, 2021 - 04:58
 0
Otu nwanyi onye Calgary ga-aga nga mkpuru afo iri na ato
: :
playing

Ozi anyị nwetere n’aka ndị CBC na-akọwa n’otu nwanyị onye Calgary ga-aga nga mkpụrụ afọ iri na atọ. Ikpe mara Stacey Joy Bourdeaux maka igbu otu nwa ya nwoke. N’afọ 2004, Stacey gburu nwa ya ọ mụrụ ọhụrụ, ma na-achọkwa igbu nwa ya nwoke nke ọzọ gbara afọ ise.

N’ọnwa Ọgọst afọ a, Stacey kwetere n’ụlọ ịkpe n’ịkpe mara ya maka ịgbu ọchụ.

A makwara ya ịkpe ọzọ maka na ọ nwara ike ya igbu nwa ya nwoke nke ọzọ dị afọ ise, n’agbanyeghị na aka apụghị ya. Nwa ya nwoke nke ahụ ọ choburu igbu nọ n’ọnọdụ ọnwụ ka mma taa. Ọ naghị ekwu ụka nke ọ na-eghe ọnụ.>

A gụnyeere Stacey afọ ndị ọ nọgooro na mkpọrọ. Nihi nke a, n’ime afọ 13 ahụ e nyere ya, ọ ga-anọ nanị afọ itoolu na ọkara na nga tupu o nwere onwe ya.

What's Your Reaction?

like

dislike

love

funny

angry

sad

wow

Chidi Igwe I was born in Nigeria and trained in Canada. With a Master of Arts in linguistics from the University of Regina, and PhD from Dalhousie University, I am currently an Assistant Professor at the University of Regina. I have taught French language and linguistics in various institutions, including the French Language Centre, Awka and Dalhousie University, Halifax. I am the author of Taking Back Nigeria from 419, published in 2007, and many scholarly articles in reputable academic journals. I am a passionate servant of the people.