Naịjiria Ebegbuo Onwe Ya n'Akwa
Ala Naịjiria ebegbuo onwe ya n'akwa
Anyammiri, anyammiri ebe niile!
Ákwá ụtụtụ, ákwá ndeeri na ákwá arị̀rị̀
Ọnye ga-azọ ala anyị?
Chi ọbụbọ wèré aka èkpè dupụta ya ụra
Chi ọjọọ ewere akwa arị̀rị̀ dúbàá ya
Ihe na-ebenụ a ka na-ebekwa
Onye ga-azọ ala anyị?
Naịjiria bụ nne chị ụmụ
Onyeisiala bụ di ọ lụrụ
Nne na ụmụ ebegbuo onwe …
Comments