E Nyela Ndị Ajadụ Na Ụfọdụ Ndị Nne Ọzụzụ Maka Ịkwụrụ Onwe Ha
A kpọkuola ụmụnwaanyị ajadụ na ụmụnwaanyị ndị mụrụ nwa na-alụghị di ka ha guzosie ike ma gbasikwa mbọ ike n'onwe ha iji bụrụ ndị kwụụrụ onwe ha ma na-achụtanwukwa ihe ha na ndị ezinụlọ ha ga na-eri na-adabereghị n'onye ọbụla.
Oku a bụ isi sekpụ ntị na mmemme inye ọzụzụ na …
Comments