Ndi Uweojii

Ndị Ọrụ Nchekwa Akụtuola Ụlọ Ebe Nzuzo Ndị Omekome n'Anambra

Ndị Ọrụ Nchekwa Akụtuola Ụlọ Ebe Nzuzo Ndị Omekome n'Anambra

Gọọmenti steeti Anambra ewelitekwuola aka n'agha ahụ ọ na-ebu megide ndị omekome nà ndị ọzọ na-eme mpụ dị icheiche na steeti, dịka ọ wakporo, kụtuo ma bibie otu n'ime ebe nzuzo ndị ntọ na steeti ahụ.

Mwakpo ahụ na ịkwatu ebe nzuzo ahụ bụ nke ndị ọrụ nchekwa dị icheiche jikọtara …

Na Niger, E Kesàárala Ezinụlọ Ndị Uweojii Nwụrụ Anwụ Ego Nkwàdó

Na Niger, E Kesàárala Ezinụlọ Ndị Uweojii Nwụrụ Anwụ Ego Nkwàdó

Onyeisi ndị uweojii na steeti Anambra, bụ CP Monday Bala Kuryas nọrọ na nsonso a wee kesàárá ụfọdụ ndị mmadụ, bụ ndị ezinụlọ ndị ọrụ uweojii nwụrụ n'ọrụ uweojii n'ime steeti ahụ akwụkwọ ndọrọ ego nkwàdo mgbàkọta ya ruru nde naịra iri isii na anọ na ụma narị puku naịra …

E Jidela Mmadụ Abụọ Maka Izu Ohi Eriri Ọkụ Latiriki

E Jidela Mmadụ Abụọ Maka Izu Ohi Eriri Ọkụ Latiriki

Aka ndị uweojii na steeti Ogun akparala mmadụ a na-enyo enyo na ha bụ ndị jiri izu ohi eriri ọkụ latiriki wee mere aka ọrụ.

Mmadụ abụọ ahụ, bụ Wisdom Odogwu Wisdom na Akorede Aregbe bụ ndị e jidere otu onye n'ime ha n'ihe dika elekere abụọ nke ime abalị ebe …

A Tụọla Mmadụ 7 Nga n'Enugu Maka ‘Yahoo Yahoo’, Jide Otu Pastọ

A Tụọla Mmadụ 7 Nga n'Enugu Maka ‘Yahoo Yahoo’, Jide Otu Pastọ

Ọ na-abụ agadi nwaanyị kachie ntị wụ̀ọ́ aja, e bute ozu ya n'ófè nke ọzọ.

Ka ọ dị taa, ụmụokorobịa asaa ahụ zuru òkè abụrụla ndị a tụrụ nga na steeti Enugu maka itinye aka n'ígwù ojoro site n'usoro ịntanetị, nke a maara dịka ‘Yahoo Yahoo’.

Ọ bụ Ọkaikpe I. M. Buba, …

Gọọmenti Etiti Agbaala Peter Nwachukwu Akwụkwọ Maka Ọnwụ Osinachi Nwunye Ya

Gọọmenti Etiti Agbaala Peter Nwachukwu Akwụkwọ Maka Ọnwụ Osinachi Nwunye Ya

Gọọmenti etiti ala Nigerịa agbaala Maazị Peter Nwachukwu akwụkwọ, bụ di nwaanyị ahụ na-agụ egwu ụka a ma ama lagoro mmụọ, bụ Oriakụ Osinachi Nwachukwu
 Ebubo a na-ebo ya gụnyere igbu ọchụ na ihe ndị ọzọ megidere ndụ mmadụ.
 Akwụkwọ ahụ nke a gbara ya ka ọnwa Mee dị n'abalị iri abụọ …