Omenaala

N'Anambra, Ndị Ọkịja Akpụọla Arụsị Maka Mpụ na Arụrụala

N'Anambra, Ndị Ọkịja Akpụọla Arụsị Maka Mpụ na Arụrụala

Ọ na-abụ anụ gbaa ajọ, ọsọ a gbanyere ya ajọ egbe, maka na ọ na-abụ anụ febe ebeghị ebe, dinta agbaba atụghịa atụ.

Ka ọ dị taa, ndị obodo Okija, dị n'okpuruọchịchị ime obodo Ihiala, nke steeti Anambra ejirila otu olu kwekọrịta ma kpụọ arụsị megide mpụ na arụrụala na ajọ …

Idu Obì n'Ala Igbo: Oge Mbụ Na Oge Ugbua

Idu Obì n'Ala Igbo: Oge Mbụ Na Oge Ugbua

Idu obì bụ otu n'ime ihe zuru Igbo ọnụ, ma bụrụkwa oge e ji asị nwata nwoke ''Lee nke a jide" n'ezinaụlọ a mụrụ ya.

Na nkọwa, idu obì pụtara nna ịkpọ ụmụ ya ndị nwoke, keere maọbụ nye onye ọbụla n'ime ha ala ebe ọ ga arụ ụlọ nke ya, …