Abuja

Nigeria @ 64: Akụkọ Ntọala Dị Ncheta

Nigeria @ 64: Akụkọ Ntọala Dị Ncheta

Nwa puru eze abụghịzị nwata, maka na ọ na-abụ ihe gbàá afọ, ọ gbanye mgbọrọgwụ.

Taa, bụ ụbọchị mbụ nke ọnwa Ọktoba afọ a, ka ala Nigeria merùberè mmemme ncheta ọgbụgba …

Ala Naịjirịa anabatala ndị ọrụ ubi si mba Rọshịa

Ala Naịjirịa anabatala ndị ọrụ ubi si mba Rọshịa

Osote onye isi ala bụ Yemi Osinbajo, ekuola n’Ọ ka mma ịkwado ọrụ ubi n’ime obodo karịa ịtụbata ngwa ahịa nke agaghị enye aka na mgbanwe ego.

Osinbajo mere ka A mata nke a mgbe Ọ nabatara ndị mba Rọshịa dunyere, nke onye ndu ha bụ onye minista ọrụ ugbo mba …

Gọọmenti Etiti Agbaala Peter Nwachukwu Akwụkwọ Maka Ọnwụ Osinachi Nwunye Ya

Gọọmenti Etiti Agbaala Peter Nwachukwu Akwụkwọ Maka Ọnwụ Osinachi Nwunye Ya

Gọọmenti etiti ala Nigerịa agbaala Maazị Peter Nwachukwu akwụkwọ, bụ di nwaanyị ahụ na-agụ egwu ụka a ma ama lagoro mmụọ, bụ Oriakụ Osinachi Nwachukwu
 Ebubo a na-ebo ya gụnyere igbu ọchụ na ihe ndị ọzọ megidere ndụ mmadụ.
 Akwụkwọ ahụ nke a gbara ya ka ọnwa Mee dị n'abalị iri abụọ …

2027: Obidient General Strengthens Nationwide Structure, Rallies Edo Youths Behind Tinubu

2027: Obidient General Strengthens Nationwide Structure, Rallies Edo Youths Behind Tinubu

 

By Izunna Okafor, Awka

The ongoing nationwide mobilisation drive of Team Obidient General Worldwide continued at the weekend with the inauguration of its Edo State structure and a large-scale youth sensitisation programme in Benin City, as the group's Convener, Hon. Ikenna Azomchine (popularly known as the Obidient General), declared that President …