Edemede

N'Imo, Nwoke Akwaala Arịrị Maka Nwa Ya Nwụrụ n'Ihe Mbigbọ

N'Imo, Nwoke Akwaala Arịrị Maka Nwa Ya Nwụrụ n'Ihe Mbigbọ

 Ka ọ gachara izuụka olenaole mmadụ dị otu narị na iri ise n'ọnụọgụ nwụrụ n'ọkụ ọgbụgba dapụtara n'ebe a na-esucha mmanụ agbidi, nke iwu akwadoghị (illegal refinery) dị n'Abaezi, Egbema, …

Anyammiri Ala Anyị (Tears of Our Land)

Anyammiri Ala Anyị (Tears of Our Land)

Ala Naịjiria ebegbuo onwe ya n'akwa
Anyammiri anyammiri ebe niile!
Ákwá ụtụtụ, ákwá ndeeri na ákwá arị̀rị̀
Ọnye ga-azọ ala anyị? 

Chi ọbụbọ wèré aka èkpè dupụta ya ụra
Chi ọjọọ ewere akwa arị̀rị̀ dúbàá ya
Ihe na-ebenụ a ka na-ebekwa
Onye ga-azọ ala anyị? 

Naịjiria bụ nne chị ụmụ
Onyeisiala bụ di ọ lụrụ
Nne na nwa ebegbuo onwe …