Pakistan

Ihe mberede ugboelu egbuola mmadu 120 na Pakistan

Ihe mberede ugboelu egbuola mmadu 120 na Pakistan

Ozi anyị siri n’aka ndị MSNBC nwete n’akọwa na otu ụgbọelu bu ihe karịrị mmadụ 120 dara n’ihe mberede ụgbọelu na Pakistan. Ihe mberede a mere na Fraịdee, ka yabụ …