Yuropu

Ịhe karịrị mmadụ 450,000 na-eme ngagharị ịwe na Spen

Ịhe karịrị mmadụ 450,000 na-eme ngagharị ịwe na Spen

O weghị oge onye isi ọchịchị mba Spen, Mariano Rajoy, kwuchara na Spen ga-eweghara ọchịchị mpaghara Katalonịa ahụ na-achọ ịnwere onwe ya site n’aka Spen, igwe mmadụ gbakọrọ na mpaghara Katalonịa na Spen dị ịche ịche maka ịme ngagharị ịwe.

N’ụbọchị Satọdee, abalị 21 nke ọnwa Ọkụtoba, ịhe karịrị mmadụ 450,000 …