Agum-Akwukwo

JDPC Akwadola Ụmụakwụkwọ 96 Ịgụ Akwụkwọ n'Efu n'Anambra

JDPC Akwadola Ụmụakwụkwọ 96 Ịgụ Akwụkwọ n'Efu n'Anambra

Ndị òtù ‘Justice, Development and Peace Commission’  a maara dịka JDPC, nke ụka Katọlik na Dayọsis Awka, ekesaarala ọtụtụ ụmụaka ige na-esiri ike ego nkwàdo iji kwàdo ma zighachi ha n'ụlọakwụkwọ.

Ụmụaka ahụ bụ ndị ruru iri iteghete na isii n'ọnụọgụgụ, ma bụrụ ndị e kesaara ego dị nde naịra isii …