Eshia

A kpachapuru anya gbanyuo akara ngwa mgba ama MH370

A kpachapuru anya gbanyuo akara ngwa mgba ama MH370

Onye isi ọchịchị mba Maleshịa, Najib Razak, ekwuole na e nwere ịhe mere mmiri jiri baa n'opi ụgbọgụrụ. Ha achọpụtago na akpachapụrụ anya gbanyụọ akara ngwa mgba ama di n'ụgbo-elu Boeing 777 ndị mba Maleshia ahụ a na-achọ achọ kemgbe otu izu ụka.

Najib Razak kwuru na, site n'ozi ha nwentere …

Ndị Uweojii Anwụchiela Nwaafọ Nigeria na Mba India Maka Ọgwụike

Ndị Uweojii Anwụchiela Nwaafọ Nigeria na Mba India Maka Ọgwụike

Ngalaba ụlọọrụ uwe ojii pụrụ iche na-ahụ maka ihe gbasaara ọgwụike, bụ ‘Narcotics Squad’ nke West Delhi dị na mba India anwụchiela otu nwaafọ ala Nigeria maka itinye aka n'ihe gbasaara ịtụ mgbere ọgwụike.

Nwoke ahụ, bụ Aboh Casmir Arinze bụ onye e kwuru na a nwụchikọrọ na nsonso a na …

Ihe mberede ugboelu egbuola mmadu 120 na Pakistan

Ihe mberede ugboelu egbuola mmadu 120 na Pakistan

Ozi anyị siri n’aka ndị MSNBC nwete n’akọwa na otu ụgbọelu bu ihe karịrị mmadụ 120 dara n’ihe mberede ụgbọelu na Pakistan. Ihe mberede a mere na Fraịdee, ka yabụ ụgbọelu na-akwado ifeda n’otu ọdụ ụgbọelu dị na Islamabad, isi obodo Pakistan.

A ka na-eme nnyocha maka ighọta ihe kpara ihe …

Ogu ebirila oku na Syria: Amerika ga-eziga ngwa agha

Ogu ebirila oku na Syria: Amerika ga-eziga ngwa agha

Ọgụ ahụ na-aga n’ihu na mba Syria kemgbe ọnwa ole n’ole ebiri la ọkụ. Nke a malitere kemgbe abalị abụọ mba Amerịka malitere kwadowe ndị otu rebel ahụ na-ebuso gọọmenti Bashar Al-Assad agha.

N’abali abụọ gara aga, gọọmenti Barack Obama na White House kwuru sị na ha adịgo njikere ịgbado ndị …