Ahu-Ike

Ịba: Anambra Agbapeela Atụmatụ Ikesa Ụlọ Mgbochi Anwụnta

Ịba: Anambra Agbapeela Atụmatụ Ikesa Ụlọ Mgbochi Anwụnta

Gọọmenti Anambra steeti ekwupụtala na ọ wàtàrà ọgọdọ ma dịkwa ezi njikere ibuso ọrịa ịba na ọrịa ndị ọzọ dịka ya agha na ịchụ ha ọsọ ụkwụ eru ala na steeti ahụ.

Gọvanọ Chukwuma Soludo kwere nkwa a n'Awka bụ isi obodo Anambra steeti n'ụbọchị Wenezde ka ọ na-agbape ámụ̀mà ikesa …

A Zọgbuola Mmadụ 31 Ebe A Na-ekè Ihe Oriri na Rivers

A Zọgbuola Mmadụ 31 Ebe A Na-ekè Ihe Oriri na Rivers

 Ndị uweojii steeti Rivers ekwuputala na mmadụ iri atọ nà otu anwụọla n'ọgbakọ nke otu ụlọụka   ọgbara ọhụrụ, bụ Kings Assembly, Port-Harcout  chịkọbara na nsonso na steeti Rivers. 

 E kwuru na ọ bụ ụkwụ ka e jiri zọgbu ndị ahụ n'ihi óké nkwòkọ́sịonụ ndị bịara ebe ahụ, bụ́ ndị ụlọụka …

Gọọmenti Etiti Agbaala Peter Nwachukwu Akwụkwọ Maka Ọnwụ Osinachi Nwunye Ya

Gọọmenti Etiti Agbaala Peter Nwachukwu Akwụkwọ Maka Ọnwụ Osinachi Nwunye Ya

Gọọmenti etiti ala Nigerịa agbaala Maazị Peter Nwachukwu akwụkwọ, bụ di nwaanyị ahụ na-agụ egwu ụka a ma ama lagoro mmụọ, bụ Oriakụ Osinachi Nwachukwu
 Ebubo a na-ebo ya gụnyere igbu ọchụ na ihe ndị ọzọ megidere ndụ mmadụ.
 Akwụkwọ ahụ nke a gbara ya ka ọnwa Mee dị n'abalị iri abụọ …