Njem

A kpachapuru anya gbanyuo akara ngwa mgba ama MH370

A kpachapuru anya gbanyuo akara ngwa mgba ama MH370

Onye isi ọchịchị mba Maleshịa, Najib Razak, ekwuole na e nwere ịhe mere mmiri jiri baa n'opi ụgbọgụrụ. Ha achọpụtago na akpachapụrụ anya gbanyụọ akara ngwa mgba ama di n'ụgbo-elu Boeing 777 ndị mba Maleshia ahụ a na-achọ achọ kemgbe otu izu ụka.

Najib Razak kwuru na, site n'ozi ha nwentere …

Ihe mberede ugboelu egbuola mmadu 120 na Pakistan

Ihe mberede ugboelu egbuola mmadu 120 na Pakistan

Ozi anyị siri n’aka ndị MSNBC nwete n’akọwa na otu ụgbọelu bu ihe karịrị mmadụ 120 dara n’ihe mberede ụgbọelu na Pakistan. Ihe mberede a mere na Fraịdee, ka yabụ ụgbọelu na-akwado ifeda n’otu ọdụ ụgbọelu dị na Islamabad, isi obodo Pakistan.

A ka na-eme nnyocha maka ighọta ihe kpara ihe …