E butere ozu mmadụ abụọ ndị Canada na Hallandale na Florida. David Pichosky, dị afọ 71, na ori-akụ ya, Rochelle Wise, afọ 66, nwụrụ n’ụlọ ha na Hallandale, obere obodo dị n’ekiti Miami na Fort Lauderdale.

N’agba nke mbụ nrụrịta ụka ahụ, Romney meriri Obama, onye mega anya ụra ụbọchi ha nwere yabụ nrụrịta ụka n’abalị 3 nke ọnwa ọkụtoba a.

Ụnyahụ, onye isi ala mba Amerịka, bụ Barack Obama, na Mitt Romney, onye ji aha ndị otu Rịpọlikan azọ ọkwa onye isi ala mba ahụ, nwere nrụrịta ụka. Nke a mere ka o mechera izu ụka abuọ ha abụọ nwere agba nke mbụ nrụrịta ụka ahụ na mahadum Steeti Denver, na Nwenezdee, abalị 3 nke ọnwa ọkụtoba afọ 2012.

N’ụzọ ụtụtụ taa bụ abalị mbụ nke ọnwa jenuwarị, ndị uwe-ojii na Saskatoon, na Kanada, nwetere oku gbanụ gbanụ, bụ oku 911.

Ndị Rịpọblịkan na-anya isi si na ha agaghị ekwe ka onye isi ala Amerịka, bụ Barack Obama, nwete afọ anọ ọzọ n’ọkwa ya.

Obodo ederego duu n’ala Amerịka. Ndị otu ndọrọndọrọ ọchịchị Rịpọblịkan na-esi anya mmiri anya mmiri maka ihe ihere ha nwetere n’abalị ụnyaa.

Alụm di na nwanyị bụ otu n’ime ihe ndị na-ekewa ndị Amerịka. Ụfọdụ, tụmadị ndị ụka, na-ekwu na nwoke na nwoke ịlụrita onwe ha bụ ịmerụ ala. N’okwu ọ gwara ndị nta akụkọ ụnyahụ bụ Nwenezdee, onye isi ala mba Amerịka, bụ Barack Obama, kwuru na ya kwenyere ka nwoke na-alụ nwoke ibe ya, ma ọ bụ ka nwanyị na-alụ nwanyị ibe ya.

More Articles ...