Ọnwụ ike egbuona ihe ruru mmadụ 60 n’obodo Abijan na mba Kotovua.

 Ka a na-eme mmeme ịchụ afọ, igwe mmadụ gbakọtara na mpaghara obodo ahụ ebe a na-amụ ọkpụpka ọkụ fireworks. Onye mịnịsta n’ahụ maka ime obodo, bụ Hamed Bakayoko, kwuru na mmadụ 60 nwụrụ anwụ, ebe mmadụ 49 ndị ọzọ merụrụ ahụ.

Ozi anyị siri n’aka gọọmenti Steeti Imo nwete na-ekwu n’aka na-achị Steeti Imo, bụ Rochas Okorocha, ezigagoro onye ogbo ya, bụ Adams Oshiomole, aka na-achị Steeti Edo, ozi iji tie ya aka n’obi maka ihe mberede okporo ụzọ ahụ dakwasịrị ndị otu ya n’ụzọ e si aga Auchi. Na ngwụsị izu ụka a gara aga, ihe mberede okporo ụzọ dakwasịrị ụgbọala ndị na-etiri Oshiomole mkpu n’ụzọ Auchi.

Ajụjụ ọnụ ndị Nigerian TV Online gbara Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu tupu ọ nwụọ.